Nations Bible

Salmos 124

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Toca un versículo para ver sus referencias cruzadas.

Abụ nrigo. Nke Devid.

Ekele maka mgbapụta

1A sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị,

ka Izrel kwuo,

2a sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị,

mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị,

3mgbe iwe ha rere dịka ọkụ megide anyị,

ha gaara eloda anyị na ndụ;

4idee mmiri gaara iri anyị,

oke mmiri gaara ebufu anyị,

5ebili mmiri niile

gaara ebufu anyị.

6Ma otuto dịrị Onyenwe anyị, onye na-ekweghị

ka ha jiri eze ha dọrie anyị.

7Anyị agbanarịla ha dịka nwa nnụnụ si

gbanarị ọnya osi ọnya chọrọ iji jide ya;

ọnya ahụ agbajiela,

anyị ewezugakwala onwe anyị, nwere onwe anyị.

8Inyeaka anyị dị nʼaha Onyenwe anyị,

onye kere eluigwe na ụwa.

Ilustración artística: una interpretación, no un registro histórico.

¿Sabías que…?

Cántico de Liberación de Israel

  • El encabezado del Salmo 124 lo define como un cántico de las subidas atribuido a David. Funciona como un himno comunitario de gratitud que invita a Israel a proclamar en conjunto que sobrevivió al asalto de sus adversarios únicamente porque el Señor estuvo de su lado.Fuentes: el propio texto bíblico
  • El poema describe el peligro enfrentado por la comunidad mediante intensas metáforas de la naturaleza, comparando a los enemigos con fieras listas para devorarlos con sus dientes y con torrentes y aguas embravecidas que amenazaban con arrastrarlos.Fuentes: el propio texto bíblico
  • El salmo concluye su reflexión sobre la liberación con la figura de un ave que escapa de la trampa rota de un cazador, afirmando que el auxilio de la comunidad reside en el nombre del Señor, Creador del cielo y de la tierra.Fuentes: el propio texto bíblico

Notas escritas con ayuda de IA a partir de fuentes abiertas (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, dominio público) y revisadas antes de publicarse.

Lugares de este capítulo

  • Jerusalem · 31.777, 35.234 · versículo 1

Solo aparecen lugares identificados con alta confianza (90 % o más según las fuentes académicas reunidas por OpenBible). Mapa de la época: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; mapa actual: © colaboradores de OpenStreetMap; lugares: OpenBible.info (CC BY 4.0).

Créditos y licencia de esta traducción
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
copyright © 2020 Biblica, Inc.
Language: Igbo
Contributor: Biblica, Inc.
This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA.
Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.”
Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows:
‎
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ‭ ‬‬
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.
“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎
‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).
If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.
This translation is made available to you under the terms of the
Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0.
You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that:
You include the above copyright and source information.
If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes.
If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original.
Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents.
For other uses, please contact the respective copyright owners.
Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19.
2023-04-12

Fuente: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org

Habla con nosotros

Cuéntanos desde dónde lees, cómo te ha ayudado la Biblia o qué podemos mejorar. Leemos todos los mensajes.