Nations Bible

Salmos 124

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Toque num versículo para ver as referências cruzadas.

Abụ nrigo. Nke Devid.

Ekele maka mgbapụta

1A sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị,

ka Izrel kwuo,

2a sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị,

mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị,

3mgbe iwe ha rere dịka ọkụ megide anyị,

ha gaara eloda anyị na ndụ;

4idee mmiri gaara iri anyị,

oke mmiri gaara ebufu anyị,

5ebili mmiri niile

gaara ebufu anyị.

6Ma otuto dịrị Onyenwe anyị, onye na-ekweghị

ka ha jiri eze ha dọrie anyị.

7Anyị agbanarịla ha dịka nwa nnụnụ si

gbanarị ọnya osi ọnya chọrọ iji jide ya;

ọnya ahụ agbajiela,

anyị ewezugakwala onwe anyị, nwere onwe anyị.

8Inyeaka anyị dị nʼaha Onyenwe anyị,

onye kere eluigwe na ụwa.

Ilustração artística — interpretação, não registro histórico.

Você sabia?

Cântico de Livramento de Israel

  • O título do Salmo 124 o identifica como um cântico de romagem atribuído a Davi. A composição funciona como um hino comunitário de gratidão, convocando Israel a proclamar em conjunto que só sobreviveu ao ataque de seus adversários porque o Senhor esteve ao seu lado.Fontes: o próprio texto bíblico
  • O poema retrata o perigo enfrentado pela comunidade por meio de vívidas metáforas da natureza, comparando os inimigos a feras prontas para devorá-los com seus dentes e a torrentes e águas impetuosas que ameaçavam arrastá-los.Fontes: o próprio texto bíblico
  • O salmo encerra a reflexão sobre o livramento com a imagem de um pássaro que escapa do laço quebrado de um passarinheiro, fundamentando a confiança da comunidade no nome do Senhor, o Criador dos céus e da terra.Fontes: o próprio texto bíblico

Notas escritas com auxílio de IA a partir de fontes abertas (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, domínio público) e revisadas antes de publicar.

Lugares deste capítulo

  • Jerusalem · 31.777, 35.234 · versículo 1

Só aparecem lugares com identificação de alta confiança (90% ou mais segundo as fontes acadêmicas reunidas pelo OpenBible). Mapa da época: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; mapa atual: © colaboradores do OpenStreetMap; lugares: OpenBible.info (CC BY 4.0).

Créditos e licença desta tradução
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
copyright © 2020 Biblica, Inc.
Language: Igbo
Contributor: Biblica, Inc.
This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA.
Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.”
Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows:
‎
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ‭ ‬‬
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.
“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎
‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).
If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.
This translation is made available to you under the terms of the
Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0.
You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that:
You include the above copyright and source information.
If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes.
If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original.
Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents.
For other uses, please contact the respective copyright owners.
Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19.
2023-04-12

Fonte: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org

Fale com a gente

Conte de onde você lê, como a Bíblia tem te ajudado ou o que podemos melhorar. Lemos todas as mensagens.