Nations Bible

Salmos 125

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Toca un versículo para ver sus referencias cruzadas.

Abụ nrigo.

Chineke onye na-echebe ndị ya

1Ndị niile na-atụkwasị Onyenwe anyị obi na-anọgidesi ike dị ka ugwu Zayọn

nke a na-apụghị inugharị, nke na-adịgidekwa nʼọnọdụ ya ruo mgbe ebighị ebi.

2Dịka ugwu niile si gbaa obodo Jerusalem gburugburu,

otu a ka Onyenwe anyị na-agba ndị ya gburugburu

ugbu a na ruo mgbe ebighị ebi.

3Mkpara ọchịchị ndị ajọ omume agaghị adịgide

nʼala ndị ezi omume ketara nʼife nza,

nʼihi na ndị ezi omume nwere ike

itinye aka ha na-ime ihe ọjọọ.

4O Onyenwe anyị, meere ndị niile na-eme ezi omume ihe ọma,

ya bụ, ndị niile obi ha ziri ezi.

5Ma Onyenwe anyị ga-achụpụ ndị niile na-agbaso ụzọ aghụghọ

na ndị niile na-eme ajọ ihe.

Ka udo dịrị Izrel.

Ilustración artística: una interpretación, no un registro histórico.

¿Sabías que…?

La seguridad inquebrantable en Jerusalén

  • El Salmo 125 es uno de los Cánticos de las Subidas y compara a los que confían en Dios con el monte Sion. El monte Sion era una colina naturalmente fortificada en Jerusalén, rodeada por valles profundos en casi todos sus lados, lo que lo convertía en un símbolo de estabilidad duradera.Fuentes: el propio texto bíblico · Mount Zion
  • El salmista recurre a la geografía local al destacar cómo los montes rodean a Jerusalén. Establecida como una fortaleza montañosa rodeada de alturas contiguas, la ciudad ofrecía una elocuente ilustración física de la protección divina alrededor de su pueblo.Fuentes: el propio texto bíblico · Jerusalem
  • El salmo concluye con una súplica de paz para Israel, lo cual guarda armonía con la interpretación tradicional del nombre de Jerusalén como posesión o cimiento de paz.Fuentes: el propio texto bíblico · Jerusalem

Notas escritas con ayuda de IA a partir de fuentes abiertas (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, dominio público) y revisadas antes de publicarse.

Lugares de este capítulo

  • Jerusalem · 31.777, 35.234 · versículos 1, 2
  • Mount Zion · 31.772, 35.229 · versículo 1

Solo aparecen lugares identificados con alta confianza (90 % o más según las fuentes académicas reunidas por OpenBible). Mapa de la época: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; mapa actual: © colaboradores de OpenStreetMap; lugares: OpenBible.info (CC BY 4.0).

Créditos y licencia de esta traducción
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
copyright © 2020 Biblica, Inc.
Language: Igbo
Contributor: Biblica, Inc.
This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA.
Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.”
Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows:
‎
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ‭ ‬‬
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.
“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎
‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).
If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.
This translation is made available to you under the terms of the
Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0.
You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that:
You include the above copyright and source information.
If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes.
If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original.
Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents.
For other uses, please contact the respective copyright owners.
Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19.
2023-04-12

Fuente: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org

Habla con nosotros

Cuéntanos desde dónde lees, cómo te ha ayudado la Biblia o qué podemos mejorar. Leemos todos los mensajes.