Nations Bible

1 Thessalonians 1

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Tap a verse to see its cross-references.

Artistic illustration — an interpretation, not a historical record.

About this book

About 1 Thessalonians

  • Easton's Bible Dictionary (1897) presents the First Letter to the Thessalonians as the earliest of all Paul's letters. It says the letter was in all probability written from Corinth, early in the long stay recorded in Acts, about the end of A.D. 52.Sources: Easton: Thessalonians, Epistles to the
  • The letter was prompted by the return of Timothy, a young disciple and companion of Paul, bringing news from Macedonia about the church in Thessalonica. Macedonia was a Roman province north of Greece, where a vision of a Macedonian man had called Paul to preach, and Timothy's report was encouraging on the whole, though misunderstandings of Paul's teaching had appeared. Silas, also called Silvanus, a prominent member of the church in Jerusalem and Paul's companion on that journey, is named in the letter's opening.Sources: Easton: Thessalonians, Epistles to the · Timotheus · Silas · Macedonia
  • According to Easton's Bible Dictionary (1897), Paul wrote to correct errors and misunderstandings of his teaching that had entered the church, and especially to urge purity of life. He reminded them that sanctification was the great end God desired for them.Sources: Easton: Thessalonians, Epistles to the
  • A subscription, a note attached to the letter, wrongly says that it was written from Athens. Easton's Bible Dictionary (1897) calls that note erroneous. Paul had visited Athens on his second journey, but the dictionary places the writing in Corinth rather than there.Sources: Easton: Thessalonians, Epistles to the · Athens

Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.

1Akwụkwọ ozi a si nʼaka Pọl, Saịlas na Timoti.

Na-abịara nzukọ dị na Tesalonaịka, ndị e jikọtara ha na Chineke Nna, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.

Ka amara na udo dịrị unu.

Inye ekele nʼihi okwukwe ndị Tesalonaịka

2Anyị na-ekele Chineke ekele mgbe niile, na-echetakwa unu nʼekpere anyị. 3Mgbe niile ka anyị na-echeta nʼekpere nye Chineke bụ Nna, ihe gbasara ọrụ unu nke sitere nʼokwukwe, ya na ịrụsị ọrụ ike unu nke sitere nʼịhụnanya, na iguzosi ike unu nke sitere nʼolileanya unu nwere nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst.

4Ụmụnna anyị, anyị maara na Chineke hụrụ unu nʼanya nke ukwuu, họpụta unu. 5Nʼihi na ọbụghị naanị nke okwu ọnụ ka oziọma anyị rutere unu, kama ọ bụkwa nʼike, na nʼime Mmụọ Nsọ nakwa mmetụta nke dị omimi. Unu maara ụdị ndụ anyị biri nʼetiti unu nʼihi unu. 6Nke a mere unu ji bụrụ ndị na-eṅomi anyị na Onyenwe anyị. Nʼihi na unu jiri ọṅụ nke Mmụọ Nsọ na-enye nabata oziọma ahụ, nʼagbanyeghị ọtụtụ ahụhụ dị ukwuu nke o wetaara unu. 7Nʼụzọ dị otu a, unu ghọrọ ihe ilere anya nye ndị niile kwere ekwe nọ na Masidonia na Akaịa. 8Ugbu a, e sitela na ndụ unu mee ka oziọma Onyenwe anyị gbasaa gabiga Masidonia na Akaịa. Nʼihi na a na-anụ ihe banyere okwukwe unu nwere na Chineke nʼebe niile. Ya mere, ọ dịkwaghị mkpa ka anyị kwuo ihe banyere ya. 9Nʼihi na ha onwe ha na-ebu ụzọ gwa anyị ihe banyere nnabata unu nabatara anyị, na otu unu si site nʼikpere arụsị tụgharịa, bido ife Chineke dị ndụ, onye bụkwa ezi Chineke, 10na i chere Ọkpara ya onye ga-esi nʼeluigwe, onye o sitere na ndị nwụrụ anwụ kulite, Jisọs, onye na-anapụta anyị nʼiwe nke na-abịa.

Artistic illustration — an interpretation, not a historical record.

Did you know?

An example across Macedonia and Achaia

  • The greeting names Paul together with Silvanus and Timothy. A Bible dictionary identifies Silvanus with Silas, a prominent member of the church in Jerusalem who, with Judas, surnamed Barsabas, carried the council's decree to Antioch and was later chosen by Paul as his companion on the second missionary journey; the epistles, including this letter, call him Silvanus. Timothy, whose name Timotheus means honouring God, was a young companion whose father was a Greek; his mother, Eunice, and grandmother, Lois, are mentioned as eminent for their piety.Sources: Silas · Timotheus · the Bible text itself
  • In New Testament times Macedonia was a Roman province north of Greece, governed by a propraetor with the title of proconsul, and Paul was summoned there by a vision of the man of Macedonia to preach the gospel. Achaia, originally a narrow strip on the northwest of the Peloponnesus, was the name the Romans gave to the whole Peloponnesus and the south of Greece, one of the two provinces into which they divided the country, Macedonia being the other. This chapter says the Thessalonians became an example to all the believers in Macedonia and Achaia, that the message of the Lord rang out from them to those regions, and that their faith in God had gone out to every place.Sources: Macedonia · Achaia · the Bible text itself

Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.

Places in this chapter

  • Thessalonica · Today: Thessaloniki · 40.638, 22.946 · verse 1
  • Achaia · 38.720, 22.540 · verses 7, 8
  • Greece · 37.972, 23.727 · verse 7
  • Macedonia · 41.600, 22.540 · verses 7, 8

Only places identified with high confidence are shown (90% or more according to the scholarly sources compiled by OpenBible). Period map: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; modern map: © OpenStreetMap contributors; places: OpenBible.info (CC BY 4.0).

Credits and license for this translation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
copyright © 2020 Biblica, Inc.
Language: Igbo
Contributor: Biblica, Inc.
This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA.
Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.”
Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows:
‎
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ‭ ‬‬
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.
“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎
‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).
If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.
This translation is made available to you under the terms of the
Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0.
You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that:
You include the above copyright and source information.
If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes.
If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original.
Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents.
For other uses, please contact the respective copyright owners.
Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19.
2023-04-12

Source: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org

Talk to us

Tell us where you read from, how the Bible has helped you, or what we could improve. We read every message.