1 Tessalonicenses 1
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Toque num versículo para ver as referências cruzadas.

Sobre este livro
Sobre 1 Tessalonicenses
- O Dicionário Bíblico de Easton (1897) apresenta a primeira carta aos tessalonicenses como a mais antiga de todas as cartas de Paulo. Diz que ela foi, com toda a probabilidade, escrita em Corinto, no início da longa permanência registrada em Atos, por volta do fim de 52 d.C.Fontes: Easton: Thessalonians, Epistles to the
- A carta foi motivada pelo retorno de Timóteo, jovem discípulo e companheiro de Paulo, que trazia notícias da Macedônia sobre a igreja em Tessalônica. A Macedônia era uma província romana ao norte da Grécia, para onde uma visão de um homem macedônio havia chamado Paulo a pregar, e o relato de Timóteo era, no geral, encorajador, embora tivessem surgido mal-entendidos sobre o ensino de Paulo. Silas, também chamado Silvano, membro destacado da igreja em Jerusalém e companheiro de Paulo nessa viagem, é nomeado na abertura da carta.Fontes: Easton: Thessalonians, Epistles to the · Timotheus · Silas · Macedonia
- Segundo o Dicionário Bíblico de Easton (1897), Paulo escreveu para corrigir erros e mal-entendidos sobre o seu ensino que haviam entrado na igreja e, especialmente, para exortar à pureza de vida. Lembrou-lhes que a santificação era o grande fim que Deus desejava para eles.Fontes: Easton: Thessalonians, Epistles to the
- A subscrição, uma nota anexada à carta, diz de modo equivocado que ela foi escrita em Atenas. O Dicionário Bíblico de Easton (1897) considera essa nota errônea. Paulo havia visitado Atenas em sua segunda viagem, mas o dicionário situa a redação em Corinto, e não ali.Fontes: Easton: Thessalonians, Epistles to the · Athens
Notas escritas com auxílio de IA a partir de fontes abertas (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, domínio público) e revisadas antes de publicar.
1Akwụkwọ ozi a si nʼaka Pọl, Saịlas na Timoti.
Na-abịara nzukọ dị na Tesalonaịka, ndị e jikọtara ha na Chineke Nna, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.
Ka amara na udo dịrị unu.
Inye ekele nʼihi okwukwe ndị Tesalonaịka
2Anyị na-ekele Chineke ekele mgbe niile, na-echetakwa unu nʼekpere anyị. 3Mgbe niile ka anyị na-echeta nʼekpere nye Chineke bụ Nna, ihe gbasara ọrụ unu nke sitere nʼokwukwe, ya na ịrụsị ọrụ ike unu nke sitere nʼịhụnanya, na iguzosi ike unu nke sitere nʼolileanya unu nwere nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst.
4Ụmụnna anyị, anyị maara na Chineke hụrụ unu nʼanya nke ukwuu, họpụta unu. 5Nʼihi na ọbụghị naanị nke okwu ọnụ ka oziọma anyị rutere unu, kama ọ bụkwa nʼike, na nʼime Mmụọ Nsọ nakwa mmetụta nke dị omimi. Unu maara ụdị ndụ anyị biri nʼetiti unu nʼihi unu. 6Nke a mere unu ji bụrụ ndị na-eṅomi anyị na Onyenwe anyị. Nʼihi na unu jiri ọṅụ nke Mmụọ Nsọ na-enye nabata oziọma ahụ, nʼagbanyeghị ọtụtụ ahụhụ dị ukwuu nke o wetaara unu. 7Nʼụzọ dị otu a, unu ghọrọ ihe ilere anya nye ndị niile kwere ekwe nọ na Masidonia na Akaịa. 8Ugbu a, e sitela na ndụ unu mee ka oziọma Onyenwe anyị gbasaa gabiga Masidonia na Akaịa. Nʼihi na a na-anụ ihe banyere okwukwe unu nwere na Chineke nʼebe niile. Ya mere, ọ dịkwaghị mkpa ka anyị kwuo ihe banyere ya. 9Nʼihi na ha onwe ha na-ebu ụzọ gwa anyị ihe banyere nnabata unu nabatara anyị, na otu unu si site nʼikpere arụsị tụgharịa, bido ife Chineke dị ndụ, onye bụkwa ezi Chineke, 10na i chere Ọkpara ya onye ga-esi nʼeluigwe, onye o sitere na ndị nwụrụ anwụ kulite, Jisọs, onye na-anapụta anyị nʼiwe nke na-abịa.

Você sabia?
Um exemplo por toda a Macedônia e a Acaia
- A saudação é de Paulo, Silvano e Timóteo. Um dicionário bíblico identifica Silvano com Silas, membro de destaque da igreja em Jerusalém que, com Judas, de sobrenome Barsabás, levou o decreto do concílio a Antioquia e depois foi escolhido por Paulo como companheiro na segunda viagem missionária; as epístolas, inclusive esta carta, o chamam de Silvano. Timóteo, cujo nome significa honrar a Deus, era um jovem companheiro de pai grego; sua mãe, Eunice, e sua avó, Loide, são mencionadas como eminentes em piedade.Fontes: Silas · Timotheus · o próprio texto bíblico
- Nos tempos do Novo Testamento, a Macedônia era uma província romana ao norte da Grécia, governada por um propretor com o título de procônsul, e Paulo foi chamado para lá por uma visão do homem da Macedônia, a fim de pregar o evangelho. Acaia, originalmente uma faixa estreita no noroeste do Peloponeso, foi o nome que os romanos deram a todo o Peloponeso e ao sul da Grécia, uma das duas províncias em que dividiram o país, sendo a Macedônia a outra. Este capítulo diz que os tessalonicenses se tornaram exemplo para todos os crentes na Macedônia e na Acaia, que a mensagem do Senhor ressoou desde eles até essas regiões e que a fé deles em Deus se espalhou por toda parte.Fontes: Macedonia · Achaia · o próprio texto bíblico
Notas escritas com auxílio de IA a partir de fontes abertas (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, domínio público) e revisadas antes de publicar.
Lugares deste capítulo
- Thessalonica · Hoje: Thessaloniki · 40.638, 22.946 · versículo 1
- Achaia · 38.720, 22.540 · versículos 7, 8
- Greece · 37.972, 23.727 · versículo 7
- Macedonia · 41.600, 22.540 · versículos 7, 8
Só aparecem lugares com identificação de alta confiança (90% ou mais segundo as fontes acadêmicas reunidas pelo OpenBible). Mapa da época: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; mapa atual: © colaboradores do OpenStreetMap; lugares: OpenBible.info (CC BY 4.0).
Créditos e licença desta tradução
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ copyright © 2020 Biblica, Inc. Language: Igbo Contributor: Biblica, Inc. This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA. Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.” Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020 Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. “Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission. You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA). If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us. This translation is made available to you under the terms of the Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0. You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that: You include the above copyright and source information. If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes. If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original. Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents. For other uses, please contact the respective copyright owners. Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19. 2023-04-12
Fonte: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org