Josué 1
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Toque num versículo para ver as referências cruzadas.

Sobre este livro
Sobre Josué
- O Dicionário Bíblico de Easton (1897) explica o nome de Josué como "Jeová é o seu auxílio" ou "Jeová, o Salvador". Ele era filho de Num, da tribo de Efraim, nascido no Egito, e sucessor de Moisés na liderança de Israel; as guerras de conquista que conduziu estão registradas no livro que leva o seu nome. Esse verbete não indica o autor do livro nem apresenta uma data para a sua composição.Fontes: Easton: Joshua · Joshua
- Quando Josué assumiu o comando, o povo estava acampado em Sitim. Atravessaram o Jordão e acamparam em Gilgal, onde, segundo Easton, ele circuncidou o povo e celebrou a Páscoa. Jericó, cidade fortificada entre palmeiras, cerca de cinco milhas a oeste do Jordão, é descrita como a fortaleza mais forte de Canaã e a chave da Palestina ocidental; Ai, a leste de Betel, foi a segunda cidade cananeia tomada, depois de uma derrota inicial.Fontes: Easton: Joshua · Jericho · Ai
- O Dicionário Bíblico de Easton (1897) afirma que Josué conquistou seis nações e trinta e um reis e depois repartiu a terra entre as tribos, ficando Timnate-Sera, no monte Efraim, como a sua própria herança. A leste do Jordão, Gileade é descrita como uma região montanhosa ocupada pelas tribos de Gade e Rúben e pela parte sul de Manassés.Fontes: Easton: Joshua · Gilead
- Citando Edersheim, o dicionário diz que o nome de Josué foi mudado de Oshea, "ajuda", para Jehoshua, "Jeová é ajuda", e observa que ele é chamado Jesus em Atos 7:45 e Hebreus 4:8. Afirma que ele morreu aos cento e dez anos, vinte e cinco anos depois de atravessar o Jordão, e foi sepultado na sua própria cidade, Timnate-Sera; de seu pai, Num, nada mais se registra além de que era o pai de Josué.Fontes: Easton: Joshua · Joshua · Nun
- Antes de liderar a conquista, Josué comandou o exército de Israel contra os amalequitas em Refidim, serviu como ministro de Moisés e foi um dos doze enviados a explorar Canaã; só ele e Calebe trouxeram um relatório encorajador. Como Easton descreve o livro, ele vai da travessia do Jordão e da tomada de Jericó, passando por anos de guerra, até a divisão da terra e o último discurso de Josué.Fontes: Easton: Joshua
Notas escritas com auxílio de IA a partir de fontes abertas (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, domínio público) e revisadas antes de publicar.
Iwu Onyenwe anyị nyere Joshua
1Mgbe Mosis, bụ odibo Onyenwe anyị nwụrụ, Onyenwe anyị gwara Joshua nwa Nun, onye na-enyere Mosis aka okwu sị, 2“Mosis, odibo m anwụọla. Ugbu a, jikere onwe gị, meekwa ka ndị m jikere ịgafe ofe ọzọ nke osimiri Jọdan, ịbanye nʼala ahụ m na-aga inye ha, bụ ndị Izrel. 3Ana m agwa gị ihe m gwara Mosis mgbe ọ dị ndụ sị, Ebe ọbụla unu ga-azọkwasị ụkwụ unu nʼala, ala ahụ ga-abụ nke unu. 4Oke ala unu ga-abụ site nʼọzara dị na ndịda ruo Lebanọn, ma site nʼiyi ukwu Yufretis, tinyere ala niile nke ndị Het, ruo nʼosimiri ukwu ahụ dị nʼọdịda anyanwụ. 5Ọ dịghị onye ọbụla pụrụ iguzo imegide gị ụbọchị niile nke ndụ gị. Aga m anọnyere gị dịka m si nọnyere Mosis. Agaghị m ahapụ gị aka. Agaghị m agbakụtakwa gị azụ. 6Dịrị ike, nweekwa ume, nʼihi na ị ga-abụ onye ga-edu ndị a iketa ala ahụ m ṅụrụ nʼiyi inye nna nna ha ochie.
7“Naanị dịrị ike, nweekwa ume. Lezie anya ime ihe niile Mosis bụ odibo m nyere gị nʼiwu. Ewezugala onwe gị na ya gaa aka nri maọbụ aka ekpe, ka ihe si otu a gaara gị nke ọma nʼebe ọbụla ị na-aga. 8Esitela nʼọnụ gị wezuga ihe dị nʼAkwụkwọ Iwu a. Kama na-atụgharị uche gị na ya ehihie na abalị, ka i si otu a lezie anya imezu ihe niile e dere nʼime ya. Mgbe ahụ ị ga-aba ụba, ihe ga-agakwara gị nke ọma. 9Ọ bụ na m enyebeghị gị iwu sị gị, Nwee obi ike, dịrịkwa ike! Wezuga ụjọ niile na ịda mba nke obi. Cheta na mụ, bụ Onyenwe anyị Chineke gị, nọnyeere gị ebe ọbụla ị na-aga.”
10Mgbe ahụ, Joshua nyere ndịisi Izrel niile iwu sị ha, 11“Jegharịanụ nʼetiti ebe obibi ụmụ Izrel gwa mmadụ niile okwu sị ha ‘Dozierenụ onwe unu ihe unu ga-eri nʼụzọ, nʼihi na nʼime ụbọchị atọ, anyị ga-agafe osimiri Jọdan, imeri na inweta ala ahụ Onyenwe anyị bụ Chineke na-enye unu.’ ”
12Joshua kpọkọtara ndịisi ebo Ruben, na Gad, na ọkara ebo Manase, gwa ha okwu sị, 13“Chetanụ iwu ahụ Mosis odibo Onyenwe anyị nyere unu, mgbe ọ sịrị, ‘ Onyenwe anyị Chineke unu na-enye unu izuike. O nyekwala unu ala a.’ 14Kama ndị nwunye unu, na ụmụntakịrị unu, na anụ ụlọ unu, ga-anọ nʼala a dị nʼọwụwa anyanwụ nke Mosis nyere unu. Ma ndị agha unu, ndị jikeere ejike, ga-eduru ndị Izrel ndị ọzọ gafee osimiri Jọdan inyere ụmụnna ha aka, 15tutu ruo mgbe Onyenwe anyị Chineke unu nyere ha izuike, dịka o si nye unu, na tutu ruo mgbe ha nwetara ala niile bụ nke Onyenwe anyị Chineke unu ga-enye ha. Mgbe nke a mezuru, unu ga-alaghachi azụ, nweta ala ahụ Mosis onyeozi Onyenwe anyị nyere unu nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan.”
16Mgbe ahụ, ha zara Joshua, “Ihe ọbụla nke ị nyere anyị nʼiwu anyị ga-eme ha, ebe ọbụla i zigara anyị ka anyị ga-aga. 17Anyị ga-ege gị ntị dịka anyị si gee Mosis ntị. Ka Onyenwe anyị Chineke gị nọnyere gị dịka o si nọnyere Mosis. 18Onye ọbụla nupuru isi nʼiwu i nyere anyị, ọ ga-anwụ. Naanị dịrị ike, nweekwa obi ike.”

Você sabia?
Josué assume a liderança
- Josué, filho de Num e pertencente à tribo de Efraim, serviu como auxiliar e comandante militar de Moisés antes de ser designado para sucedê-lo como líder de Israel. Seu nome significa "o SENHOR é seu auxílio" ou "o SENHOR é o Salvador".Fontes: Joshua · o próprio texto bíblico
- O território descrito na incumbência de Josué estendia-se desde o deserto e a cordilheira do Líbano, ao norte, até o rio Eufrates ("o grande rio"), a leste, e o mar Mediterrâneo ("o grande mar"), a oeste.Fontes: o próprio texto bíblico · Lebanon · Euphrates · Great Sea
- As tribos de Rúben, Gade e a meia tribo de Manassés já haviam recebido terras a leste do Jordão sob a liderança de Moisés. Contudo, seus guerreiros armados tinham a obrigação de cruzar o rio à frente das outras tribos para ajudá-las até que toda a terra fosse conquistada.Fontes: o próprio texto bíblico · Manasseh (son of Joseph)
Notas escritas com auxílio de IA a partir de fontes abertas (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, domínio público) e revisadas antes de publicar.
Lugares deste capítulo
- Jordan · Hoje: Jordan River · 31.761, 35.558 · versículos 2, 11, 14, 15
- Euphrates · Hoje: Euphrates River · 31.004, 47.442 · versículo 4
- Great Sea · Hoje: Mediterranean Sea · 31.805, 34.170 · versículo 4
- Lebanon · 33.540, 35.584 · versículo 4
- Negeb · 31.245, 34.841 · versículo 4
- Syria · Hoje: Aram · 33.511, 36.306 · versículo 4
Só aparecem lugares com identificação de alta confiança (90% ou mais segundo as fontes acadêmicas reunidas pelo OpenBible). Mapa da época: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; mapa atual: © colaboradores do OpenStreetMap; lugares: OpenBible.info (CC BY 4.0).
Créditos e licença desta tradução
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ copyright © 2020 Biblica, Inc. Language: Igbo Contributor: Biblica, Inc. This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA. Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.” Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020 Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. “Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission. You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA). If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us. This translation is made available to you under the terms of the Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0. You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that: You include the above copyright and source information. If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes. If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original. Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents. For other uses, please contact the respective copyright owners. Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19. 2023-04-12
Fonte: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org