Nations Bible

Esdras 2

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Toque num versículo para ver as referências cruzadas.

Ọnụọgụgụ ndị lọtara

1Ugbu a, ndị a bụ ndị obodo niile a na-achị achị, bụ ndị sitere na ndọta nʼagha nke Nebukadneza, eze Babilọn, onye dọtara ha nʼagha buru ha laa Babilọn. Ha lọghachitere na Jerusalem nakwa Juda, onye ọbụla nʼobodo nke ha. 2Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya, Seraya, Reelaya, Mọdekai, Bilshan, Mispa, Bigvai, Rehum na Baana.

3Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172).

4Ụmụ Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372).

5Ụmụ Ara, narị asaa na iri asaa na ise (775).

6Ụmụ Pahat-Moab (site nʼụmụ Jeshua na Joab), dị puku abụọ na narị asatọ na iri na abụọ (2,812).

7Ụmụ Elam, otu puku na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254).

8Ụmụ Zatu, narị itoolu na iri anọ na ise (945).

9Ụmụ Zakai, narị asaa na iri isii (760).

10Ụmụ Bani, narị isii na iri anọ na abụọ (642).

11Ụmụ Bebai, narị isii na iri abụọ na atọ (623).

12Ụmụ Azgad, otu puku na narị abụọ na iri abụọ na abụọ (1,222).

13Ụmụ Adonikam, narị isii na iri isii na isii (666).

14Ụmụ Bigvai, puku abụọ na iri ise na isii (2,056).

15Ụmụ Adin, narị anọ na iri ise na anọ (454).

16Ụmụ Atea, site na Hezekaya, iri itoolu na asatọ (98).

17Ụmụ Bezai, narị atọ na iri abụọ na atọ (323).

18Ụmụ Jora, otu narị na iri na abụọ (112).

19Ụmụ Hashum, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223).

20Ụmụ Giba, iri itoolu na ise (95).

21Ndị ikom Betlehem, otu narị na iri abụọ na atọ (123).

22Ndị ikom Netofa, iri ise na isii (56).

23Ndị ikom Anatot, otu narị na iri abụọ na asatọ (128).

24Ndị ikom Azmavet, iri anọ na abụọ (42).

25Ndị ikom Kiriat Jearim, Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743).

26Ndị ikom Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621).

27Ndị ikom Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122).

28Ndị ikom Betel na Ai, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223).

29Ndị ikom Nebo, iri ise na abụọ (52).

30Ndị ikom Magbish, otu narị na iri ise na isii (156).

31Ụmụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254).

32Ụmụ Harim, narị atọ na iri abụọ (320).

33Ụmụ Lod, Hadid na Ono, narị asaa na iri abụọ na ise (725).

34Ụmụ Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345).

35Ụmụ Senaa, puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630).

36Ndị nchụaja:

ndị agbụrụ Jedaya (site nʼezinaụlọ Jeshua), narị itoolu na iri asaa na atọ (973)

37ndị Imea, otu puku na iri ise na abụọ (1,052)

38ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247)

39ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107).

40Ndị Livayị:

Ndị agbụrụ Jeshua na Kadmiel (nke ụmụ Hodavaya), iri asaa na anọ (74).

41Ndị ọbụ abụ:

Ndị agbụrụ Asaf, otu narị, na iri abụọ na asatọ (128).

42Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu:

Ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai. Ha dị otu narị, na iri atọ na itoolu (139).

43Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ:

Ndị agbụrụ Ziha, Hasufa na ndị Tabaot,

44Keros, Siaha, Padon,

45Lebana, Hagaba, Akub,

46Hagab, Shalmai, Hanan,

47Gidel, Gaha, Reaya,

48Rezin, Nekoda, Gazam,

49Ụza, Pasea Besai,

50Asna, Meunim, Nefusim,

51Bakbuk, Hakufa, Hahua,

52Bazlut, Mehida, Hasha,

53Bakos, Sisera, Tema,

54Nezaya na Hatifa. 55Agbụrụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi,

ya bụ ndị agbụrụ Sotai, Hasoferet, Peruda,

56Jaala, Dakon, Gidel

57Shefataya, Hatil, na Pokeret-Hazebaim na Ami. 58Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, na ụmụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392).

59Ndị a bụ ndị ọzọ sitere nʼobodo Tel Mela, Tel Hasha, Kerub, Adọn na Imea, nke dị nʼala Peshịa lọta. Ma ha enweghị ike igosi ezinaụlọ ebe agbụrụ ha si nʼIzrel.

60Ndị agbụrụ Delaya, Tobaya na Nekoda, narị isii na iri ise na abụọ (652).

61Sitekwa nʼetiti ndị nchụaja:

Ndị agbụrụ Hobaya, Hakoz na Bazilai, nwoke lụrụ ada Bazilai onye Gilead, a kpọọ ya aha nʼaha ha. 62Ndị a chọrọ ebe e depụtara usoro ọmụmụ ha nʼakwụkwọ, ma ha achọtaghị ha, nʼihi ya, e wepụrụ ha nʼọrụ nchụaja dịka ndị na-adịghị ọcha. 63Onyeisi ọchịchị nyere iwu ka ha ghara iri ihe dịkarịsịrị nsọ tutu ruo mgbe e nwere onye nchụaja na-eji Urim na Tumim ajụta ase.

64Nkpọkọta ọnụọgụgụ ndị niile lọtara dị iri puku anọ na abụọ, na narị atọ, na iri isii (42,360), 65nke a agụnyeghị ndị ohu ndị ikom na ndị inyom dị puku asaa na narị atọ na iri atọ na asaa (7,337), ndị ikom na ndị inyom, ndị ọbụ abụ dị narị abụọ (200). 66Ịnyịnya dị narị asaa na iri atọ na isii (736), ebe ịnyịnya muul dị narị abụọ na iri anọ na ise (245). 67Ịnyịnya kamel ha dị narị anọ na iri atọ na ise (435), ebe ịnyịnya ibu dị puku isii, na narị asaa, na iri abụọ (6,720).

68Mgbe ha bịarutere nʼụlọ Onyenwe anyị dị na Jerusalem, ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye afọ ofufu maka i ji rụzie ụlọ Chineke ka o guzo nʼọnọdụ ya. 69Onye ọbụla nʼime ha webatara nʼụlọakụ ihe o nwere ike inye nʼihi ọrụ a. Ha nyere darik ọlaedo dị puku iri isii na otu (61,000), maịna ọlaọcha dị puku ise (5,000) na onyinye uwe ndị nchụaja, otu narị (100).

70Ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị ọbụ abụ, ndị na-eche ọnụ ụzọ ama, na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ ọzọkwa, ha na ndị Izrel niile fọdụrụ gara biri nʼobodo nke aka ha.

Ilustração artística — interpretação, não registro histórico.

Você sabia?

A lista dos exilados que retornaram

  • Sob a liderança de figuras como Zorobabel e Jesua, o primeiro grupo de exilados judeus retornou da Babilônia para Judá e Jerusalém após o cativeiro sob Nabucodonosor. A assembleia total somava 42.360 pessoas, além de mais de 7.000 servos, cantores e seus animais.Fontes: o próprio texto bíblico · Zerubbabel · Nebuchadnezzar
  • Os registros genealógicos eram essenciais para comprovar a posição comunitária e religiosa após o exílio. Sacerdotes que não conseguiram localizar sua linhagem nos registros escritos foram excluídos das funções sacerdotais e impedidos de comer as ofertas sagradas até que um sacerdote consultasse o Urim e o Tumim.Fontes: o próprio texto bíblico
  • Ao chegarem ao local do templo em ruínas em Jerusalém, chefes de famílias apresentaram ofertas voluntárias de dáricos de ouro, minas de prata e vestes sacerdotais para reconstruir a casa de Deus em seu lugar original.Fontes: o próprio texto bíblico · Jerusalem

Notas escritas com auxílio de IA a partir de fontes abertas (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, domínio público) e revisadas antes de publicar.

Lugares deste capítulo

  • Babylon · 32.543, 44.422 · versículo 1
  • Babylonia · 32.543, 44.422 · versículo 1
  • Jerusalem · 31.777, 35.234 · versículos 1, 68, 70
  • Bethlehem · 31.704, 35.208 · versículo 21
  • Kiriath-jearim · Hoje: Deir el Azar · 31.809, 35.104 · versículo 25
  • Lod · 31.950, 34.900 · versículo 33
  • Jericho · Hoje: Tell es Sultan · 31.872, 35.445 · versículo 34
  • Immer · Hoje: in Babylonia · 32.543, 44.422 · versículo 59
  • Gilead · Hoje: Gilead 1 · 32.187, 35.692 · versículo 61

Só aparecem lugares com identificação de alta confiança (90% ou mais segundo as fontes acadêmicas reunidas pelo OpenBible). Mapa da época: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; mapa atual: © colaboradores do OpenStreetMap; lugares: OpenBible.info (CC BY 4.0).

Créditos e licença desta tradução
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
copyright © 2020 Biblica, Inc.
Language: Igbo
Contributor: Biblica, Inc.
This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA.
Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.”
Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows:
‎
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ‭ ‬‬
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.
“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎
‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).
If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.
This translation is made available to you under the terms of the
Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0.
You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that:
You include the above copyright and source information.
If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes.
If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original.
Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents.
For other uses, please contact the respective copyright owners.
Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19.
2023-04-12

Fonte: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org

Fale com a gente

Conte de onde você lê, como a Bíblia tem te ajudado ou o que podemos melhorar. Lemos todas as mensagens.