Revelation 1
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Tap a verse to see its cross-references.

About this book
About Revelation
- Easton's Bible Dictionary (1897) identifies the author as the apostle John, whose name appears four times in the book (1:1, 4, 9; 22:8). The same entry says the date has generally been fixed at A.D. 96, under Domitian, while some contend for A.D. 68 or 69, under Nero. Those who favor the later date appeal to the Christian father Irenaeus, who had received information about the book from people that had seen John face to face, and who said that the Apocalypse “was seen no long time ago.”Sources: Easton: Revelation, Book of
- Revelation names churches in cities of Asia Minor. Thyatira, on the borders of Lydia and Mysia and long famous for dyeing, and Sardis, the metropolis of Lydia on the river Pactolus at the foot of Mount Tmolus, were each one of the seven churches. Laodicea, on the confines of Phrygia and Lydia, beside the Lycus about forty miles east of Ephesus, is also cited; it had been called Diospolis and then Rhoas before Antiochus II of Syria rebuilt it and named it for his wife Laodice.Sources: Thyatira · Sardis · Laodicea
- Easton's Bible Dictionary (1897) calls Revelation the Apocalypse, the closing book and the only prophetical book of the New Testament canon. Citing Plummer, it says this book and the Gospel of John share the same leading ideas: one gives a magnificent vision, the other a great historic drama, of the supreme conflict between good and evil and its outcome. In both, the entry adds, Jesus Christ is the central figure, whose victory through defeat is that outcome, and his warfare and triumph are described in language saturated with the Old Testament.Sources: Easton: Revelation, Book of
- A manuscript of about the twelfth century calls the author “John the divine,” though Easton's Bible Dictionary (1897) says no reason can be assigned for that title. In the book, Satan is called “the dragon” and “the old serpent,” and Antipas is named a “faithful martyr,” of whom nothing more is certainly known.Sources: Easton: Revelation, Book of · Satan · Antipas
Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.
Ihe e dere nʼakwụkwọ a
1Mkpughe banyere Jisọs Kraịst, nke Chineke nyere ya igosi ndị ohu ya, ime ka ha mata ihe ndị ahụ na-aga ime nʼoge na-adịghị anya. O mere ka amata nke a site na izite mmụọ ozi ya ka ọ bịakwute ohu ya Jọn, 2onye a gbara ama banyere ihe niile ọ hụrụ, okwu Chineke, na ọgbụgba ama Jisọs Kraịst. 3Ngọzị na-adịrị onye ahụ na-agụpụta okwu ndị a dị nʼamụma a. Ngọzị na-adịkwara ndị na-anụ ya, ma nabata ihe e dere nʼime ya nʼobi ha. Nʼihi na oge mmezu ha dị nso.
Ekele na otuto
4Ọ bụ m Jọn na-ede akwụkwọ a,
Na-edere ya nzukọ asaa dị na mpaghara Eshịa:
Ka amara na udo nke sitere na Onye ahụ na-adị, Onye ahụ dịkwaarị, na Onye ahụ na-aga ịbịa dịrị unu, sitekwa nʼebe Mmụọ asaa ahụ na-eguzo nʼihu ocheeze ya, 5sitekwa nʼaka Jisọs Kraịst, onye bụ onyeama kwesiri ntụkwasị obi, na onye mbụ sitere na ndị nwụrụ anwụ bilie, nakwa onye na-achị ndị eze niile nke ụwa.
Nye onye ahụ hụrụ anyị nʼanya ma meekwa ka anyị site nʼọbara ya nwere onwe anyị pụọ na mmehie. 6O mere ka anyị bụrụ alaeze, ndị nchụaja nye Nna ya bụ Chineke. Ọ bụ ya ka otuto niile na ike niile dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
7“Lee, ọ na-abịa ya na igwe ojii.
Anya niile ga-ahụkwa ya,
ọ bụladị ndị ahụ niile mapuru ya ahụ, ha ga-ahụ ya.”
Mmadụ niile nọ nʼụwa “ga-erukwa ụjụ nʼihi ya.”
Otu a ka ọ ga-adị! Amen.
8Otu a ka Onyenwe anyị Chineke kwuru, “Abụ m Alfa na Omega, onye na-adị, onye ahụ dịkwaarị, na onye ahụ na-aga ịbịa, bụ onye pụrụ ime ihe niile.”
Ọhụ Jọn hụrụ banyere Kraịst
9Mụ onwe m, Jọn, nwanne unu nwoke, onye unu na ya na-enwekọ ahụhụ na nʼalaeze, na ntachiobi nke bụ oke anyị nʼime Jisọs. Anọ m nʼogbe ala ntakịrị mmiri gbara gburugburu a na-akpọ Patmọs nʼihi okwu Chineke na-agba ama banyere Kraịst. 10Nʼụbọchị Onyenwe anyị, anọ m nʼime Mmụọ ma nụ otu oke olu dara ụda dị ka opi ike nʼazụ m, 11na-ekwu, “Dee ihe ị na-ahụ ugbu a nʼakwụkwọ zigara ya nzukọ asaa dị nʼEfesọs na Smyrna na Pegamọm na Tiatira na Sardis, na Filadelfia na Laodisia.”
12Mgbe m chigharịrị, lee anya ịhụ onye na-agwa m okwu, ahụrụ m ihe ịdọba oriọna asaa e ji ọlaedo kpụọ. 13Nʼetiti ihe ịdọba oriọna ndị a, ahụrụ m otu onye yiri nwa nke mmadụ, ka o guzo. O yikwasịrị onwe ya uwe mwụda. Ma o nwere ihe okike na-acha ọlaedo e ji kee gburugburu obi ya. 14Isi ya na agịrị isi ya na-acha vaa dịka ogho ọcha, dịka akụmmiri igwe. Anya ya abụọ yiri ire ọkụ na-enwusi ike. 15Ụkwụ ya abụọ dị ka bronz a nụchasịrị nnọọ nke ọma hichapụkwa ya. Olu okwu ya na-ada dị ka ụzụ mmiri na-achị achị. 16O jidere kpakpando asaa nʼaka nri ya, mma agha dị nkọ nwere ihu abụọ sikwa nʼọnụ ya na-apụta. Ihu ya na-egbu maramara dịka anyanwụ na-acha nʼike ya niile.
17Mgbe m hụrụ ya, adara m nʼala nʼụkwụ ya dịka onye nwụrụ anwụ. Ma o weere aka nri ya metụ m nʼahụ na-ekwu sị, “Atụla egwu. Abụ m Mmalite na Ọgwụgwụ. 18Abụ m onye ahụ na-adị ndụ. Anwụrụ m anwụ, ma lee, ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi. Ọ bụkwa m ji ọtụghe igodo nke ọnwụ na nke ọkụ ala mmụọ.
19“Ya mere, detuo ihe niile ị hụrụla, ihe dị ugbu a na ihe gaje ime na mgbe na adịghị anya. 20Nke a bụ ihe omimi nke kpakpando asaa ahụ ị hụrụ nʼaka nri m, na ihe ịdọba oriọna asaa ndị ahụ pụtara. Kpakpando asaa ahụ bụ ndị mmụọ ozi ụlọ nzukọ asaa ahụ. Osisi oriọna asaa ahụ bụ ụlọ nzukọ ndị ahụ nʼonwe ha.
Did you know?
A vision on Patmos for the churches of Asia
- John writes that he was on the island of Patmos because of the word of God and his testimony about Jesus. Patmos is a small, rocky, and barren island in the Sporades, in the Aegean Sea, and it is mentioned in Scripture only in this chapter. Easton's Bible Dictionary (1897) states that the emperor Domitian banished John there in A.D. 95, and that he received this revelation on the island.Sources: the Bible text itself · Patmos
- The message is addressed to seven churches in the province of Asia, the Roman province of Proconsular Asia, which covered the western part of Asia Minor and had Ephesus as its capital. John is told to write on a scroll what he sees and send it to Ephesus, Smyrna, Pergamum, Thyatira, Sardis, Philadelphia, and Laodicea, the seven churches of that province.Sources: the Bible text itself · Asia
- Ephesus, the provincial capital, bore the Roman title "the first and greatest metropolis of Asia." It was known for the temple of Diana and for an open-air theatre, the largest in the world, able to hold 50,000 spectators. Thyatira, on the borders of Lydia and Mysia, was famous for dyeing; Sardis, the metropolis of Lydia, stood on the river Pactolus at the foot of Mount Tmolus; and Laodicea lay about forty miles east of Ephesus, on the banks of the Lycus.Sources: Ephesus · Thyatira · Sardis · Laodicea
Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.
Places in this chapter
- Asia · 38.400, 28.300 · verses 4, 11
- Patmos · 37.325, 26.542 · verse 9
- Ephesus · 37.939, 27.341 · verse 11
- Laodicea · Today: Laodicea on the Lycus · 37.836, 29.108 · verse 11
- Pergamum · Today: Pergamon · 39.132, 27.184 · verse 11
- Philadelphia · Today: Alaşehir · 38.350, 28.517 · verse 11
- Sardis · 38.488, 28.040 · verse 11
- Smyrna · Today: Izmir · 38.419, 27.138 · verse 11
- Thyatira · Today: Akhisar · 38.920, 27.837 · verse 11
Only places identified with high confidence are shown (90% or more according to the scholarly sources compiled by OpenBible). Period map: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; modern map: © OpenStreetMap contributors; places: OpenBible.info (CC BY 4.0).
Credits and license for this translation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ copyright © 2020 Biblica, Inc. Language: Igbo Contributor: Biblica, Inc. This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA. Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.” Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020 Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. “Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission. You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA). If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us. This translation is made available to you under the terms of the Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0. You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that: You include the above copyright and source information. If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes. If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original. Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents. For other uses, please contact the respective copyright owners. Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19. 2023-04-12
Source: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org