Nations Bible

Psalms 129

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Tap a verse to see its cross-references.

Abụ nrigo.

Ekpere megide ndị iro Izrel

1Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge,

ka Izrel kwuo.

2“Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge,

ma ha enweghị ike merie m.

3Ndị ikom na-akọ ubi akọgharịala azụ m dịka ala ubi,

mee ebe ha kọrọ akọ ka ọ dị ogologo.

4Ma Onyenwe anyị bụ onye ezi omume;

ọ tọpụla m site nʼagbụ niile nke ndị ajọ omume.”

5Ka ndị niile kpọrọ Zayọn asị

bụrụ ndị ga-alaghachi azụ nʼihere.

6Ka ha niile dịrị ka ahịhịa na-epu nʼelu ụlọ

nke na-akpọnwụ tupu o pupụta;

7nke onye na-ewe ihe ubi na-adịghị eji ha kpojuo aka ya abụọ,

maọbụ onye mkpokọta e nwee ike kpojuo aka ya.

8Ka ndị si nʼụzọ na-agafe hapụ ị sị ha,

“Ngọzị Onyenwe anyị dịrị unu.

Anyị na-agọzi unu nʼaha Onyenwe anyị.”

Artistic illustration — an interpretation, not a historical record.

Did you know?

Endurance in Affliction and the Fate of Zion’s Foes

  • The imagery of grass growing on rooftops reflects ancient construction, where flat roofs were often covered with packed earth. Seeds might sprout there after rains, but because the soil layer was shallow and exposed to the sun, the grass withered before it could mature or produce a harvest.Sources: the Bible text itself
  • The phrase spoken by passersby in verse 8 mirrors the traditional agricultural greetings exchanged in ancient Israel, where travelers routinely blessed reapers and laborers working in the fields.Sources: the Bible text itself
  • Zion was the prominent hill in Jerusalem where King David built his citadel, and in biblical poetry it often stands as a representation of God’s dwelling place and His people.Sources: the Bible text itself · Zion

Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.

Places in this chapter

  • Jerusalem · 31.777, 35.234 · verse 1
  • Zion · Today: Jerusalem · 31.777, 35.234 · verse 5

Only places identified with high confidence are shown (90% or more according to the scholarly sources compiled by OpenBible). Period map: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; modern map: © OpenStreetMap contributors; places: OpenBible.info (CC BY 4.0).

Credits and license for this translation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
copyright © 2020 Biblica, Inc.
Language: Igbo
Contributor: Biblica, Inc.
This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA.
Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.”
Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows:
‎
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ‭ ‬‬
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.
“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎
‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).
If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.
This translation is made available to you under the terms of the
Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0.
You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that:
You include the above copyright and source information.
If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes.
If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original.
Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents.
For other uses, please contact the respective copyright owners.
Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19.
2023-04-12

Source: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org

Talk to us

Tell us where you read from, how the Bible has helped you, or what we could improve. We read every message.