Nations Bible

Psalms 120

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Tap a verse to see its cross-references.

Abụ nrigo.

Ekpere maka nnapụta

1Ana m akpọku Onyenwe anyị nʼime nsogbu m,

ọ na-azakwa m.

2O Onyenwe anyị, zọpụta m

site nʼegbugbere ọnụ okwu ụgha

na ire na-ekwu okwu aghụghọ.

3Gịnị ka a ga-eme gị,

ọ bụkwa gịnị ọzọ ka a gatụkwasịri gị,

gị ire aghụghọ?

4Ọ ga-eji àkụ dị nkọ nke dike nʼagha taa gị ahụhụ,

ya na icheku ọkụ osisi brum na-ere ere.

5Ahụhụ dịịrị m nʼihi na m bi na Meshek,

nʼihi na m bikwa nʼetiti ụlọ ikwu ndị Keda!

6Ogologo oge

ka m binyere ndị kpọrọ udo asị.

7Abụ m onye udo;

ma mgbe m kwuru okwu, okwu ha bụ okwu agha.

Artistic illustration — an interpretation, not a historical record.

Did you know?

A Plea for Peace in Exile

  • Psalm 120 opens the series of fifteen "songs of ascents", beginning with a personal cry for deliverance from deceitful speech and hostile surroundings.Sources: the Bible text itself
  • The psalmist laments living in Meshech and among the tents of Kedar. Meshech was associated with northern peoples near the Black and Caspian Seas, while Kedar referred to nomadic tribes living in black tents in northwestern Arabia; together they symbolize distant, alien lands far from the community of worship.Sources: Meshech · Kedar · the Bible text itself

Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.

Places in this chapter

  • Jerusalem · 31.777, 35.234 · verse 1
  • Kedar · 29.811, 39.868 · verse 5
  • Meshech · Today: about 200 km around Gordion · 39.655, 31.994 · verse 5

Only places identified with high confidence are shown (90% or more according to the scholarly sources compiled by OpenBible). Period map: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; modern map: © OpenStreetMap contributors; places: OpenBible.info (CC BY 4.0).

Credits and license for this translation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
copyright © 2020 Biblica, Inc.
Language: Igbo
Contributor: Biblica, Inc.
This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA.
Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.”
Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows:
‎
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ‭ ‬‬
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.
“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎
‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).
If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.
This translation is made available to you under the terms of the
Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0.
You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that:
You include the above copyright and source information.
If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes.
If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original.
Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents.
For other uses, please contact the respective copyright owners.
Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19.
2023-04-12

Source: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org

Talk to us

Tell us where you read from, how the Bible has helped you, or what we could improve. We read every message.