Nations Bible

Ezra 1

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Tap a verse to see its cross-references.

Artistic illustration — an interpretation, not a historical record.

About this book

About Ezra

  • Easton's Bible Dictionary (1897) says Ezra was probably the author of at least the greater part of the book, and also of Chronicles, whose close forms Ezra's opening passage. It dates the record from Cyrus's decree in 536 B.C. to Ezra's reformation in 456 B.C., about eighty years. Articles on Ezra and Artaxerxes place the second return in the seventh year of Artaxerxes, called Longimanus, and give that year as 459 or 458 B.C.Sources: Easton: Ezra, Book of · Ezra · Artaxerxes
  • The book records events at the close of the Babylonian exile. Cyrus, king of Persia and conqueror of Babylon, issued a decree freeing the Jews. In Cyrus's first year Zerubbabel led back 42,360 exiles, besides a large number of servants, and in the second year he raised an altar and laid the temple foundation on ruins left by Nebuchadnezzar.Sources: Easton: Ezra, Book of · Cyrus · Zerubbabel
  • Easton describes two principal divisions. Chapters 1–6 cover the first return until the new temple was completed and dedicated in the sixth year of Darius Hystapes, which he dates to 515 B.C. Chapters 7–10 give the second return under Ezra and events in Jerusalem after his arrival, following a gap of about sixty years.Sources: Easton: Ezra, Book of
  • Easton notes that the book was once included in Nehemiah, the Jews regarding the two as one volume, while the Vulgate still distinguishes them as I and II Esdras. Rehum, called Artaxerxes' chancellor, tried to turn the king against rebuilding Jerusalem's walls and temple. Before leaving Babylon, Ezra's company gathered by the Ahava, taken either as a Mesopotamian river flowing into the Euphrates or as a place.Sources: Easton: Ezra, Book of · Rehum · Ahava

Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.

Sairọs enyere ndị na-alaghachi aka

1Nʼafọ mbụ nke ọchịchị Sairọs, eze Peshịa, ime ka okwu Onyenwe anyị nke sitere nʼọnụ Jeremaya mezuo, Onyenwe anyị kpaliri mmụọ Sairọs, eze Peshịa ka o mee mkpọsa nʼalaeze ya niile, ma denyekwa ya nʼakwụkwọ iwu, sị,

2“Otu a ka Sairọs, eze Peshịa kwuru,

“ ‘Onyenwe anyị Chineke nke eluigwe, e nyela m alaeze niile nke dị nʼụwa, o nyekwala m ọrụ iwuru ya ụlọnsọ na Jerusalem, nke dị na Juda. 3Ya mere, onye ya ọbụla nʼetiti ndị ya nwere ike ịga Jerusalem nke dị na Juda, gaa wuo ụlọnsọ Onyenwe anyị, Chineke Izrel, bụ Chineke nọ na Jerusalem. Ka Chineke ha nọnyekwara ha. 4Ma nʼobodo ọbụla ebe ndị fọdụrụ ndụ bi, ka ndị nọ nʼebe ahụ nye ha onyinye ọlaọcha na ọlaedo, na akụ na anụ ụlọ nʼụzọ enyemaka, tinyere onyinye afọ ofufu maka ụlọnsọ ukwu Chineke nke dị na Jerusalem.’ ”

5Mgbe ahụ, Chineke tinyere ọchịchọ ịlaghachi Jerusalem nʼobi ndịisi ezinaụlọ Juda na Benjamin na ndị nchụaja, na ndị Livayị. Ha kwadokwara ịlaghachi maka ịrụ ọrụ ụlọnsọ Onyenwe anyị ahụ na-atụfughị oge. 6Ndị Juu bi na gburugburu Peshịa nyere ndị nke na-alaghachi Jerusalem onyinye ihe ọlaọcha na ọlaedo, na anụ ụlọ na ihe ndị ọzọ, na onyinye dị oke ọnụahịa dị iche iche, tinyere onyinye afọ ofufu ha.

7Nke ka nke, eze Sairọs chịpụtara ọtụtụ ngwongwo nke ụlọnsọ Onyenwe anyị nke Nebukadneza sitere na Jerusalem bukọrọ gaa debe nʼụlọ chi ya. 8Sairọs bụ eze Peshịa, chịpụtara ha site nʼaka Mitredat, onye bụ odozi akụ, onye gụrụ ha ọnụ nye Sheshbaza, onye bụ onyeisi ndị Juu ahụ na-alaghachi Jerusalem na Juda.

9Nke a bụ ọnụọgụgụ ngwongwo ndị ahụ:

efere ọlaedo iri atọ (30),

efere ọlaọcha otu puku (1,000),

efere ọlaọcha iri abụọ na itoolu (29),

10efere nta ọlaedo iri atọ (30),

efere ọlaọcha nta narị anọ na iri (410),

ngwongwo ndị ọzọ otu puku (1,000).

11Nʼime ihe ndị a niile, ọnụọgụgụ ihe e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ dị puku ise na narị anọ (5,400).

Sheshbaza bulatara ihe ndị a mgbe ya na ndị ahụ a dọọrọ nʼagha hapụrụ Babilọn na-alọta Jerusalem.

Artistic illustration — an interpretation, not a historical record.

Did you know?

The Decree of Cyrus and the Return of the Exiles

  • After the Persian conquest of Babylon, King Cyrus issued a written proclamation across his empire allowing the Jewish exiles to return to Jerusalem and rebuild the temple of the Lord, fulfilling the prophecy spoken through Jeremiah.Sources: the Bible text itself · Cyrus · Jeremiah
  • Cyrus ordered his royal treasurer, Mithredath, to return 5,400 gold and silver vessels that Nebuchadnezzar had previously seized from the temple in Jerusalem and placed in the temple of his own gods.Sources: the Bible text itself · Mithredath · Nebuchadnezzar
  • The royal treasures were handed over to Sheshbazzar, the prince of Judah, who led the exiles back to Jerusalem. In biblical tradition, Sheshbazzar is identified with Zerubbabel, the grandson of Shealtiel.Sources: the Bible text itself · Zerubbabel

Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.

Places in this chapter

  • Persia · 34.806, 48.516 · verses 1, 2, 8
  • Jerusalem · 31.777, 35.234 · verses 2, 3, 4, 5, 7, 11
  • Babylonia · 32.543, 44.422 · verse 11

Only places identified with high confidence are shown (90% or more according to the scholarly sources compiled by OpenBible). Period map: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; modern map: © OpenStreetMap contributors; places: OpenBible.info (CC BY 4.0).

Credits and license for this translation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
copyright © 2020 Biblica, Inc.
Language: Igbo
Contributor: Biblica, Inc.
This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA.
Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.”
Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows:
‎
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ‭ ‬‬
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.
“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎
‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).
If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.
This translation is made available to you under the terms of the
Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0.
You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that:
You include the above copyright and source information.
If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes.
If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original.
Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents.
For other uses, please contact the respective copyright owners.
Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19.
2023-04-12

Source: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org

Talk to us

Tell us where you read from, how the Bible has helped you, or what we could improve. We read every message.