Nations Bible

Acts 1

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Tap a verse to see its cross-references.

Artistic illustration — an interpretation, not a historical record.

About this book

About Acts

  • Ancient tradition, which Easton's Bible Dictionary (1897) calls uniform, attributes Acts to Luke, the "beloved physician," although the writer never names himself. Easton notes that the style and the words and phrases shared by Luke's Gospel and Acts support that view. Easton says the narrator first appears at Acts 16:11, later travels with Paul, including at Rome, and wrote much of that history from personal observation, drawing on Paul's instruction for what lay beyond his own experience.Sources: Easton: Acts of the Apostles
  • Easton's Bible Dictionary (1897) dates the writing no earlier than A.D. 61 or 62, because the narrative extends to the close of the second year of Paul's first imprisonment at Rome.Sources: Easton: Acts of the Apostles
  • Antioch in Syria, on the river Orontes about sixteen miles from the Mediterranean and some three hundred miles north of Jerusalem, is described as ranking third, after Rome and Alexandria, among the cities of the Roman empire. Christianity was introduced there early, and the name "Christian" was first applied in that city to those who professed the faith. Caesarea, built by Herod the Great on the Mediterranean shore and the seat of the Roman procurators of Judea, is where Festus, successor of Felix in A.D. 60, heard the prisoner Paul and sent him to Rome after Paul appealed to Caesar.Sources: Antioch (Syria) · Caesarea · Portius Festus
  • Easton presents Acts as the sequel to Luke's Gospel: that Gospel ends with Jesus taken up from his disciples into heaven, and the opening of Acts expands those closing words. He describes the book as continuing the history of the church after the ascension and as illustrating the gospel preached among all nations, "beginning at Jerusalem." In his account it is only a book of beginnings, a history of the founding of churches and a cycle of "representative events," and it follows Peter and Paul rather than all the apostles.Sources: Easton: Acts of the Apostles
  • The book was early called "The Acts," "The Gospel of the Holy Ghost," and "The Gospel of the Resurrection." Easton observes that the later title "Acts of the Apostles" is broader than the contents, since John is noticed only three times and all that is recorded of James, the son of Zebedee, is his execution by Herod.Sources: Easton: Acts of the Apostles

Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.

Jisọs alaa nʼeluigwe

1Ezigbo enyi m Tiofilọs, nʼakwụkwọ m nke mbụ m dere gị banyere ihe niile Jisọs malitere ime nakwa ikuzi, 2ruo nʼụbọchị e mere ka ọ laghachi nʼeluigwe mgbe o sitere nʼike Mmụọ nsọ nyesịa ndị na-eso ụzọ ya iwu, bụ ndị ọ họpụtara. 3Mgbe ọ hụsịrị ahụhụ nke ọnwụ, o gosiri ha onwe ya nʼụzọ dị iche iche nʼebe o doro anya na ya dị ndụ. O mere ka ha hụ ya anya nʼime iri ụbọchị anọ, na-akụziri ha banyere alaeze Chineke. 4Nʼotu oge, ọ nọnyeere ha na nri, o nyere ha iwu a, “Unu esila na Jerusalem pụọ, kama cherenụ nkwa nke Nna m, nke unu nụrụ site nʼọnụ m. 5Nʼihi na Jọn jiri mmiri mee unu baptizim, ma nʼoge na-adịghị anya, a ga-eji Mmụọ Nsọ mee unu baptizim.”

6Mgbe ha gbakọrọ, ha jụrụ ya, “Onyenwe anyị, ọ bụ ugbu a ka i ga-enyeghachi Izrel alaeze ahụ?”

7Ma ọ sịrị ha, “Ọ bụghị ọrụ unu ịmata oge na mgbe Nna m na-akwado ihe o zubere ime nʼikike nke onwe ya. 8Ma mgbe Mmụọ Nsọ bịakwasịrị unu, unu ga-anata ike. Mgbe ahụ, unu ga-agbara m ama na Jerusalem, na Judịa niile ya na Sameria ruokwa ebe niile ụwa sọtụrụ.”

9Mgbe o kwusiri nke a, e weliri ya elu mgbe ha na-ele anya, igwe ojii kpuchikwara ya, zopu ya nʼanya ha.

10Mgbe ha na-elegidesi anya ike nʼeluigwe dịka ọ na-ala, na mberede, ụmụ nwoke abụọ yi uwe ọcha guzooro ha nso. 11Ha sịrị, “Ndị ikom Galili, gịnị mere unu jiri guzoro ebe a na-ele anya nʼeluigwe? Jisọs a onye e sitere nʼetiti unu kpọrọ laa nʼeluigwe ga-alọghachikwa otu ahụ unu si hụ ya o siri laa nʼeluigwe.”

Mataias, onye nọchiri anya Judas

12Ha sitere nʼUgwu a na-akpọ Oliv nke dị Jerusalem nso, njem nke otu ụbọchị izuike, laghachi na Jerusalem. 13Mgbe ha batara nʼobodo, ha rigoro nʼime ụlọ ahụ dị nʼụlọ elu, ebe ha na-anọ. Ndị a bụ ndị nọ nʼụlọ ahụ:

Pita, Jọn, Jemis na Andru,

Filip na Tọmọs,

Batalomi na Matiu,

Jemis nwa Alfiọs, Saimọn onye a na-akpọ Zilọt na Judas nwa Jemis.

14Ndị a niile ji otu obi nọgidesie ike nʼekpere. Ndị sonyere ha bụ ụfọdụ ndị inyom na Meri nne Jisọs, na ụmụnna ya.

15Nʼoge ahụ, Pita bilitere nʼetiti ndị kwere ekwe ọnụọgụgụ ha dị ihe dị ka narị na iri abụọ, sị, 16“Ụmụnna m, ọ dị mkpa ka ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ mezuo banyere Judas onye duuru ndị jidere Jisọs bịa. Mmụọ Nsọ kwuru na nke a ga-eme mgbe o sitere nʼọnụ Devid kwuo okwu nʼoge gara aga. 17Ọ bụ otu nʼime anyị. O nwere oke nʼime ọrụ a.”

18Ego ọ natara nʼihi ọrụ ọjọọ ya ka o jiri zụọ ala. Nʼala ahụ ka ọ dara sụọ isi nʼala, afọ ya etipuo, eriri afọ ya awụsịakwa. 19Ndị niile bi na Jerusalem nụrụ akụkọ banyere ya. Nʼihi ya, ha kpọrọ ala ahụ nʼasụsụ ha Akeldama, nke pụtara Ala Ọbara.

20Pita sịrị, “Nʼihi na e dere ya nʼakwụkwọ Abụ Ọma:

“ ‘Ka ebe obibi ya tọgbọrọ nʼefu,

ka mmadụ ọbụla gharakwa ibi nʼime ya,’

na,

“ ‘Ka onye ọzọ nọchiekwa ọnọdụ ya ka onyeisi.’

21Ya mere, otu onye nʼime ndị anyị na ha nọ nʼoge niile Onyenwe anyị Jisọs nọ nʼetiti anyị, 22bido nʼoge Jọn na-eme baptizim ruo nʼụbọchị Jisọs si nʼetiti anyị rigoro nʼeluigwe. Otu onye nʼime ndị a ga-eso anyị bụrụ onye akaebe nke mbilite nʼọnwụ ya.”

23Ya mere, ha họpụtara mmadụ abụọ, Josef onye a na-akpọ Basabas (aha ya ọzọ bụkwa Jọstus) na Mataias. 24Ha kpere ekpere sị, “Onyenwe anyị, ị maara obi mmadụ niile. Gosi anyị onye ị họpụtara nʼime mmadụ abụọ ndị a. 25Ka ọ bụrụ onyeozi na onyendu nke ga-anọchi anya Judas onye nke hapụrụ ma gawa ebe o kwesiri ka ọ gaa.” 26Ha fere ha nza. Nza ahụ makwara Mataias, ha gụnyere ya dị ka otu nʼime ndị ozi iri na otu ahụ.

Artistic illustration — an interpretation, not a historical record.

Did you know?

Waiting in Jerusalem after the Ascension

  • This chapter opens as a sequel: the writer tells Theophilus that his first book covered all that Jesus began to do and to teach until the day he was taken up to heaven. Easton's Bible Dictionary (1897) says Luke dedicated both that Gospel and Acts to Theophilus, a name meaning "lover of God," and describes him as a Christian, probably a Roman, of whom nothing else is known. From the title "most excellent," the same title Paul uses for the governors Felix and Festus, the dictionary reports that it has been concluded he was a person of rank, perhaps a Roman officer.Sources: Theophilus · the Bible text itself
  • Jesus tells the apostles they will be his witnesses in Jerusalem, in all Judea and Samaria, and to the ends of the earth, and the two men in white address them as "men of Galilee." In the Roman period Judea was the southernmost of the three divisions of Palestine, distinguished from Galilee and Samaria, though the name was sometimes used for the whole land, and it was part of the province of Syria. Galilee, called Galil by the Jews, had long been known as "Galilee of the Gentiles" because its original inhabitants remained there.Sources: the Bible text itself · Judea · Galilee
  • Peter says Judas, one of their number, became a guide for those who arrested Jesus and then abandoned his place in the ministry. Acts records that with the reward for his wickedness Judas bought a field, fell headlong, and died there, and that the people of Jerusalem called that field Akeldama, "Field of Blood," in their own language. Easton's Bible Dictionary identifies that language as Aramaic, notes that the field had previously been called the potter's field and was set aside as a burial place for strangers, and places it on a narrow level terrace on the south face of the valley of Hinnom.Sources: the Bible text itself · Akeldama

Notes written with AI assistance from open sources (Theographic Bible Metadata, CC BY-SA 4.0; Easton’s Bible Dictionary, public domain) and reviewed before publishing.

Places in this chapter

  • Jerusalem · 31.777, 35.234 · verses 4, 8, 12, 13, 19
  • Judea · Today: Judea 1 · 31.777, 35.234 · verse 8
  • Samaria · Today: Samaria 2 · 32.276, 35.195 · verse 8
  • Galilee · 32.760, 35.527 · verse 11
  • Mount of Olives · 31.778, 35.246 · verse 12

Only places identified with high confidence are shown (90% or more according to the scholarly sources compiled by OpenBible). Period map: DARE (Digital Atlas of the Roman Empire), CC BY 4.0; modern map: © OpenStreetMap contributors; places: OpenBible.info (CC BY 4.0).

Credits and license for this translation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
The Holy Bible in the Igbo language of Nigeria: Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
copyright © 2020 Biblica, Inc.
Language: Igbo
Contributor: Biblica, Inc.
This work is made available under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License (CC BY-SA). To view a copy of this license, visit http://creativecommons.org/licenses/by-sa/4.0 or send a letter to Creative Commons, PO Box 1866, Mountain View, CA 94042, USA.
Biblica® is a trademark registered by Biblica, Inc., and use of the Biblica® trademark requires the written permission of Biblica, Inc. Under the terms of the CC BY-SA license, you may copy and redistribute this unmodified work as long as you keep the Biblica® trademark intact. If you modify a copy or translate this work, thereby creating a derivative work, you must remove the Biblica® trademark. On the derivative work, you must indicate what changes you have made and attribute the work as follows: “The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.”
Notice of copyright must appear on the title or copyright page of the work as follows:
‎
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ‭ ‬‬
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.
“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎
‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).
If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.
This translation is made available to you under the terms of the
Creative Commons Attribution Share-Alike license 4.0.
You have permission to share and redistribute this Bible translation in any format and to make reasonable revisions and adaptations of this translation, provided that:
You include the above copyright and source information.
If you make any changes to the text, you must indicate that you did so in a way that makes it clear that the original licensor is not necessarily endorsing your changes.
If you redistribute this text, you must distribute your contributions under the same license as the original.
Pictures included with Scriptures and other documents on this site are licensed just for use with those Scriptures and documents.
For other uses, please contact the respective copyright owners.
Note that in addition to the rules above, revising and adapting God's Word involves a great responsibility to be true to God's Word. See Revelation 22:18-19.
2023-04-12

Source: http://ebible.org/ibo/ · eBible.org

Talk to us

Tell us where you read from, how the Bible has helped you, or what we could improve. We read every message.